Keleze -  - Enugu
Keleze -  - Enugu

Keleze's email address and phone number have been validated.

Keleze

  • Rate 26 GHS
  • Response 1h
Keleze -  - Enugu

26 GHS/hr

Ịhụ na m kuziri ihe nke ọma ma hụkwa na onye ọ bụla mutara ya site n' iji ngwa nkụzi di íchè

Lesson location

    • Online

About Keleze

Aha m bụ nwaada keleze Janet. Abụ m onye Enugwu. Abụ m ezigbo onye nkụzi Igbo nọgoro ọtụtụ afọ na nkụzi asụsụ Igbo n'ụdị ọ bụla. A hụrụ m asụsụ Igbo n'anya nke mere m jiri jee gụọ ya n' ụlọakwụkwọ ka m inwe ike soro na ndị ga na akwalite asụsụ Igbo makana ọ bụ asụsụ anyị

See more

About the lesson

  • All Levels
  • English

All languages in which the lesson is available :

English

Ọ bụrụ ebe di nso,a ga m na abịa n'ụlọ mana ọ bụrụ na ọ bụghị ebe dị nso, ị mara na m ga na eji ekwentị maọbụ ihe ndị bekee na- akpọ laptop were akuzi ya ka inwe ike na ahụ ihu anya nke ọma ka m na ahụkwazi nke gi iji hụ na ihe ọmụmụ na- aga nke ọma

See more

Rates

Rate

  • 26 GHS

Pack prices

  • 5h: 130 GHS
  • 10h: 260 GHS

online

  • GHS26/h

Similar teachers in Enugu